Bonnie-Jill Laflin
Ọdịdị

Bonnie-Jill Laflin (amuru Maachị 15,1976) bu ihe nlere America, agwa igwe onyonyo na onye egwuregwu. Laflin arụwokwa ọrụ dị ka onye na-eme ihe nkiri na nke kachasị dị ka scout maka Los Angeles Lakers, na-eme ka ọ bụrụ nwanyị mbụ na-enyocha egwuregwu. Ọ bụkwa osote onye isi njikwa nke otu Lakers NBA Development League.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Ekwenyere m na ibi ndụ onye anaghị eri anụ site n'ụzọ ahụike yana enwere m ọmịiko miri emi maka ụmụ anụmanụ. Achọrọ m ime ka ndị mmadụ mara ma kuziere ndị mmadụ gbasara mmegbu na mmeso ọjọọ a na-eme kwa ụbọchị n'ụlọ anụ. … Achọrọ m ka ndị mmadụ mara na ị ka nwere ike ịdị mma ma nwee akụkụ nke ibi ndụ anaghị eri anụ. … [Abụ m onye anaghị eri anụ] kemgbe m bụ nwata nwanyị. M tolitere na anụ ụlọ na anụmanụ bụ anụ ụlọ m.
- Achọrọ m… nye ụmụ nwanyị ndị ọzọ ike ịga vegan ka ha nwee ahụ ha nke ọma na ibi ndụ ọmịiko. … A bụ m anụ anaghị eri anụ maka ụmụ anụmanụ. Ọ bụrụ na ị banye n'ime Flọ ọrụ mmepụta ihe, mgbe ị hụrụ ihe anụmanụ ndị a na-atachi obi na mmekpa ahụ, ọ bụghị ihe ziri ezi na naanị otu ụzọ ị ga-esi ghara itinye aka na ya bụ ịga vegan.
