Boipelo Sadi Dikgaka
Ọdịdị
Boipelo Sadi Dikgaka ma ọ bụ naanị Sadi, bụ onye ọchụnta ego mgbasa ozi, onye nnabata Igwe onyonyo, onye na-eme ihe mgbasa ozi ọha , onye mmetụta ịma mma na ihe ejiji,onye nlereanya, ika nnọchiteanya na onye ọbịa mmemme. Ọ na-eme ihe mgbasa ozi BSD nke bụ usoro nwere ọtụtụ akụkụ nke gụnyere ihe ngosi TV, egwu, ime ihe, ịbụ abụ na ejiji. A mụrụ nwa amaala Molepolole bụ onye ama ama maka ịnabata ihe nkiri telivishọn, o nwere akara ugo mmụta na BCom Marketing si Mahadum Botswana.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- "Ị ga-amụta usoro igwe mmadụ, asụsụ na ọtụtụ ihe ndị ọzọ. Ọ bụghị mgbe niile ka anyị kwesịrị itinye ume anyị n'otu iyi. Ọ na-adịkwa m ka m nwere ike ikere òkè karịa mgbe m banyekwara na mba ndị ọzọ,”
- “Ndị mmadụ na-echekarị na i kwesịrị ime mgbanwe n'ụzọ ụfọdụ. Ya mere, ugbu a, m na-ere onwe m, nke kacha mma n'ime m. "
- “Akara gị pụrụ iche bụ ihe na-ere, ma ọ bụ ya ga-ekewapụ gị. Eziokwu kwesịrị ịbụ ebe ire ere gị. "
- Sadi Dikgaka – Entertainer, social media influencer and now an Entrepreneur, by Molapong M (December,2021), SundayStandard Retrieved 09/11/2022
- Ezinụlọ abụghị naanị njikọ sitere n'ọbara, ọ na-ejikọ anyị ma anyị gbakọọ ọnụ.”
- "Ndị mmadụ na-echekarị na ọ bụrụ na ị bụ onye ọha na eze, ọ dị mkpa ka ị nwee ihe oyiyi, na ị ga-enwe ọdịdị ahụ na ị ga adị n'otu ụzọ. Enwere ụbọchị m kụrụ ntu n'isi ma enwere ụbọchị m na-akụghị. "
- "Ka ị nwee afọ ojuju n'ịmara na izu okè bụ ihe efu na ido onwe gị n'okpuru onye ọ bụla ọ bụ."
- Sadi Dikgaka Announced As Face Of Jameson Botswana’s New Campaign, , by Tswalebs (October, 2020) from Tswalebs Retrieved 09/11/2022
- "N'agbanyeghị nke ahụ, ị nwere ike imeri ihe na-adịghị mma site n'iji ndị nwere ezi uche gbaa onwe gị gburugburu na icheta eziokwu gị."
- Achọrọ m ime ka nwa agbọghọ ọ bụla kpalie na nrọ ha abụghị nanị na ọ bụ ihe ziri ezi kama ọ pụrụ ị bia na mmezu.”
- “Ịbụ abụ, ịgba egwu, nka, imewe ejiji na etemeete; Achọrọ m ka ọ dị iche iche dị ka o kwere mee. Enwere m olile anya ịhụ nka dị ka onye na-enye aka na GDP nke mba anyị.
- “Ana m ekpe ekpere mgbe nile ka uche Ya mee ná ndụ m,”
- “Ịmara na ọ bụghị naanị m nọ na-akpali m. Enwere m ọtụtụ ihe m ga-enye n'agbanyeghị na ike na-agwụ m mgbe ụfọdụ.”
- Sadie Dikgaka’s 8 years at the summit of Flava Dome, By Staff Writer (September, 2021), Business Weekly, Retrieved 09/11/2022]
Njiko Mpuga
[dezie]- Sadi Dikgaka – Entertainer, social media influencer and now an Entrepreneur, by Molapong M (December,2021), SundayStandard Retrieved 09/11/2022
- Sadi Dikgaka Announced As Face Of Jameson Botswana’s New Campaign, , by Tswalebs (October, 2020) from Tswalebs Retrieved 09/11/2022
- Sadie Dikgaka’s 8 years at the summit of Flava Dome, By Staff Writer (September, 2021), Business Weekly, Retrieved 09/11/2022