Gaa na ọdịnaya

Blessing Onuh

Sitere na Wikiquote

Blessing Onyeche Onuh (amụrụ 30 June 1976) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria si Benue Steeti. Ọ na-anọchi anya Otukpo/Ohimini Federal Constituency na Ụlọ Ndị Nnọchiteanya. Ọ bụ ada onye isi oche Senate David Mark.

Okwu okwuru

[dezie]
  • nzube bụ́ isi e ji chịa ọchịchị bụ nchebe na ọdịmma ụmụ amaala.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: