Gaa na ọdịnaya

Betty Mould-Iddrisu

Sitere na Wikiquote

Betty Nah-Akuyea Mould-Iddrisu A mụrụ na 22 Maachị 1953, Ọ bụ onye ọka iwu na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Ghana. Onye otu National Democratic Congress (NDC), ọ bụụrụ onye minista na-ahụ maka agụmakwụkwọ na Ghana site na 2011 ruo 2012, ka ọ rụchara ọrụ dị ka Attorney General na Minister for Justice nke Ghana site na 2009 ruo 2011. Ọ bụ nwanyị mbụ ga-edu ụlọ ọrụ Attorney General. na Ghana,

Okwu okwuru

[dezie]
  • Pati a na-akpachapụ anya na ndị ntorobịa
  • Anyị maara otú e si arịọ ha arịrịọ
  • Anyị kwenyere na anyị nwere ike chekwaa votu Akan
  • Nke ahụ bụ echiche nke Attorney-General. o doro anya na ọ dị njọ. mana nke ahụ bụ echiche ya na ya nwere ikike ya. Anọghị m n'ọnọdụ ya
  • M ga-eme ọtụtụ ihe dị iche iche ma ọ bụrụ na m nọ n'ọnọdụ ya ugbu a. Ọ bụghị naanị banyere nke a. Banyere ihe niile ... nkọwa nke iwu bụ isi, ma ị mara na ị naghị anọ ebe ahụ dị ka Attorney-General, ma ị na-ewepụ iwu ahụ n'onwe gị.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: