Betty Louke Chelain
Ọdịdị
Betty Louke Chelain
Betty Louke Chelain bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Uganda na nwanyị onye otu nzuko omeiwu. N'afọ 2021, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya nwanyị na mpaghara Amudat. Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị National Resistance Movement na-achị. Na nzuko omeiwu nke iri na otu, Betty na-eje ozi na kọmitii na-ahụ maka ahụike.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Onye isi ala abụghị onye ọjọọ; ọ bụ na unu nọwo anya n’ebe ọ nọ. Anyị na-agba gị ume ka gị na ya zute maka ọdịmma obodo.
- Mụ na otu dị iche iche na-etinye aka na mmemme metụtara ahụike na Amudat na Karamoja niile, na-enye m nghọta zuru oke banyere ihe ịma aka ndị nne dị ime na-eche ihu n'oge ịmụ nwa.
- Ọ na-enye m nsogbu n’obi, ma ike aga agwụ m. M'gēme kwa ihe ọ bula iji chebe anu-ulo ndim.
