Gaa na ọdịnaya

Betty Apiafi

Sitere na Wikiquote
Betty Apiafi
mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 9th National Assembly Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoBetty Jocelyne Okagua - Apiafi Dezie
Aha ọmụmụBetty Jocelyne Okagua - Apiafi Dezie
aha enyereBetty Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya16 Febụwarị 1962 Dezie
Ebe ọmụmụRivers state Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, economist Dezie
ụdị ọrụ yaSTIM Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria Dezie
ebe agụmakwụkwọRivers State University of Science and Technology, University of Port Harcourt Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Betty Jocelyne Okagua - Apiafi (amụrụ n'abalị iri na iteghete nke ọnwa Febrụwarị afọ 1962, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirịa, onye ọkachamara n’ihe gbasara akụ na ụba, onye ọrụ ụlọ akụ ezumike nká na onye nkuzi. A họpụtara Apiafi ka ọ bụrụ onye omebe iwu na Senate Naịjirịa maka Rivers West Senatorial District n'afọ 2019. Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye nnọchiteanya na Ụlọ Nnọchiteanya mpaghara gọọmenti etiti maka Abua/Odual-Ahoada East nke Rivers Steeti kemgbe afọ 2007. Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị Peoples Democratic Party (PDP).

Okwu ndị o kwuru

[dezie]
  • Ịha nhata nke nwoke na nwanyị bụ ihe atụnyere nke na-atụle ụmụ nwanyị na ụmụ nwoke site n’ego ha na-enweta, agụmakwụkwọ, na oge ọrụ ha n’etiti ihe ndị ọzọ. Ọ bụkwa ngwa ọrụ dị mkpa maka ndị na-eme iwu na-agba mbọ iji nweta nhata nwoke na nwanyị.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: