Berry Bickle
Ọdịdị
Berry Bickle (amụrụ 1959) bụ onye omenkà si Zimbabwe
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Bulawayo, esi m Bulawayo, obodo nke abụọ na Zimbabwe. Mgbe m laghachiri n'ụlọ, ahụrụ m, ọtụtụ ndị tinyere akwa oji nke iru uju na elu uwe ha. Amaara m ihe akwa ọjị ahụ pụtara na onye eji maka ya wee yiri ya . Ọgbọ nke ọrịa mminwu bibiri. Ndị nne na nna na-eli ụmụ ha. Ọ bụ n'oké iru újú ka m ji kee Ụlọ.
