Ben Akabueze
Ọdịdị
Ben Akabueze bụ onye Akaụntụ Chartered nke Naijiria na onye isi ụlọ ọrụ mmefu ego maka Federal Republic of Nigeria ugbu a. Ọ rụrụ ọrụ dịka onye isi oche NAL Bank Plc (nke bụ Sterling Bank Plc) ma bụrụkwa Kọmishọna maka atụmatụ akụ na ụba na mmefu ego na gọọmentị Lagos steeti ugboro abụọ.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Onye na-eto eto na-azụ ahịa kwesịrị ịghọta gburugburu ebe obibi (karịsịa ohere na egwu egwu), mara iwu nke itinye aka na mpaghara ọ họọrọ yana mara asọmpi ọ na-eche ihu.
