Beatrice Funke Ogunmola
Ọdịdị
Beatrice Funke Ogunmola (amụrụ n'ọnwa Febụwarị 15, afọ 1980) bụ onye na-emepụta ihe nkiri, onye na-ese ihe nkiri na onye na-eme ihe nkiri na-akpọkwa BFO.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Amaara m ọrụ aka m na enwere m ike ịgbachitere ọrụ aka m ebe ọ bụla, mgbe ọ bụla, na onye ọ bụla.
- Meet Beatrice Funke Ogunmola. 16 August 2022, Canvas Rebel.
- Ọchịchọ m, nkwa m, nkwụsi ike, na ịhụnanya maka ịdị mma na-eme ka m chọọ ime ihe ka mma ma buru ibu.
- Check Out Beatrice Funke Ogunmola’s Story. 2 July 2024, Voyage Houston.
