Gaa na ọdịnaya

Barbara Asher Ayisi

Sitere na Wikiquote

person's name Barbara Asher Ayisi (amuru 12 Februarị, 1976) bu onye ndọrọndọrọ ọchịchị Ghana na onye bụbu onye omeiwu nke Cape Coast North na mpaghara Central Ghana. Ọ bụ onye otu New Patriotic Party (NPP) bụrụkwa onye bụbu osote onye minista na-ahụ maka agụmakwụkwọ na Ghana. O nwetara nzere masta na agụmagụ Bekee site na Mahadum Cape Coast

Okwu okwuru

[dezie]
  • N'otu oge ahụ anaghị adị m mma maka onwe m, anaghị m adị gịrịgịrị, enweghị m ọgaranya, esokwaghị m n'etiti ụmụ akwụkwọ kacha elu. Naanị ihe m nwere bụ nkà nka na ihe okike m… Ọ bụ ihe kachasị mkpa ịzụlite ihe ị ga-eme maka ihe ị na-enweghị… adaberela n'ọdịdị gị; Mma bụ Ihe efu! Ọ na-ada ada

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: