Gaa na ọdịnaya

Barbara Akplogan

O sị Wikiquote
Barbara Akplogan
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBenin Dezie
aha enyereBarbara Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya5 Jenụwarị 1984 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench Dezie
ọrụ ọ na-arụodee uri Dezie

Barbara Akplogan bụ onye na-ede uri si (Benin) amụrụ na 1984.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Ekpere na-azụlite mkpụrụ obi anyị.
    • (The Temple of Night Desecrated), Barbara Akplogan, éd. Mbipụta kpakpando, 2016 (ISBN 978-99919-2-490-8), p. 134]
  • M na-ekerịta nnukwu obi ụtọ nke onye ntorobịa na-enwe n'oge nwata; ihunanya mbụ, ọṅụ mbụ na ndakpọ olileanya mbụ.
**Interview with Barbara Akplogan, Biscottes littéraires, (28 August 2018)
  • "Onye na-ede uri bụ onye na-emepụta ụwa nke ya na-esekwa ụwa otú ọ ga-achọ ka ọ dị."
  • ... mgbe m hụrụ onwe m n'ihu ọha ma na-agụ abụ m, ọ na-amasị m na ọ na-emetụ mkpụrụ obi ma na-enye ha obi ụtọ. N'elu ogbo, ọ na-adị m ezigbo mma.
**

"Promotion de la poésie: L’acte 3 d’Humeur d’artistes célèbre l’amour" ("Promoting poetry: Act 3 of Humeur d’artistes celebrates love") La Nation Benin (5 May 2023)

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: