Bako Christine Abia
Ọdịdị
Bako Christine Abia
Bako Christine Abia(amụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Jun afọ 1977) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Uganda ma bụụrụ nwanyị Arua District Onye otu nzukọ omeiwu na nke asatọ na nke itoolu Parliament of Uganda.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- N'ịnyere ọnụ ọgụgụ dị egwu nke ọnwụ ụmụ ọhụrụ na ndị nne n'ofe Africa, anyị enweghị nhọrọ ma ọ bụghị ibute itinye ego na nne na ụmụ anyị ụzọ. Nke a bụ isi ihe dị n'ịdị n'otu - ịbịakọta ọnụ iji chebe ndị nne anyị, ọkpụkpụ azụ nke akụ na ụba anyị, na ụmụ anyị, ndị na-anọchite anya ọdịnihu Africa.
