Azeb Mesfin
Ọdịdị

Azeb Mesfin Haile (Amharic and Tigrinya: አዜብ መስፍን ኃይሌ; A mụrụ 21 n'ọnwa Disemba afọ 1966) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Etiopia bụ nwunye mbụ nke Etiopia site na 2001 ruo 2012. Azeb bụ nwanyị di ya nwụrụ nke Prime Minister Ethiopia Meles Zenawi
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- …nturu ugo a sitere na mgba agwụghị agwụ nke ụmụ nwanyị Etiopia gbara.
- Azeb Mesfin Biography: Nwunye onye bụbu Prime Minister Etiopia Meles Zenawi eweghachiri 2 Eprel 2025
- Ihe nrite a sitere na mgba agwụghị agwụ nke ụmụ nwanyị Etiopia gbara.
- Azeb Mesfin, First Lady of Ethiopia (nwunye Prime Minister) eweghachiri 2 Eprel 2025

