Aya Nakamura
Ọdịdị
Aya Nakamura (amụrụ 10 Mee 1995), nke aha ogbo ya bụ Aya Nakamura mara, bụ onye na-agụ egwú French. A mụrụ ya na Bamako, Mali na e kwagara France ya na ezinụlọ ya, tolitere na Aulnay-sous-Bois. [1]
Okwu ndị O kwuru
[dezie]- Aya Nakamura na-akọ akụkọ ịhụnanya ya chaotic gbasara egwu ịhụnanya zouk site naStéphanie Binet, Jenụwarị 29, 2023, eweghachiri 22/111/2023 *“N’ikpeazụ ịpụ n’ogige ndị ahụ bụ nnukwu ụbọchị. Ọ dị m ezigbo mma isi n'ọnụ ụzọ ámá pụta, marakwa na ị na-ala… n'ikpeazụ. Ụlọ abụghị ebe m hapụrụ ya. N'ịlaghachi, ọ tụrụ m nnọọ n'anya ịhụ ihe merenụ, ezinụlọ dị iche zụtara ụlọ anyị, ihe ịchọ mma dị iche iche na windo; ọ bụ ụlọ anyị, ma ọ dịghịzi. O wutere m na enweghị ike ịlaghachi n'ụlọ, mana ịbanye n'ụlọ ọhụrụ nyeere m aka ikwere. Echere m na ọ nyeere m aka lie ntakịrị ihe gara aga, ị makwaara, gaa n'ihu na ihe merenụ."[2]
Njikọ mpụga
[dezie]
Aya Nakamura na Wikikwuotu bekee
Aya Nakamura na Wikipidia Igbo
