Archibald Alexander Hodge
Ọdịdị

Archibald Alexander Hodge (Julaị 18, 1823 – Nọvemba 12, 1886), Onye ndu Presbyterian nke Amerịka, bụ onyeisi ụlọ akwụkwọ Princeton Seminary n'etiti afọ 1878 na 1886. Ọ bụ nwa nwoke nke Charles Hodge, akpọrọ ya aha n'aha onye isi mbụ nke Princeton Seminary, Archibald Alexander.
Okwu o kwuru
[dezie]- Dị ka olu mmadụ na ngwa egwu si ejikọta ọnụ n'otu nkwekọ, nakwa dịka mkpụrụ obi na ahụ mmadụ si arụkọ ọrụ ọnụ n'omume ọ bụla nke mmetụta, echiche, ma ọ bụ okwu, otu a ka, dịka anyị pụrụ isi ghọta ya, ịdị nsọ Chineke na ọdịdị mmadụ si arụkọ ọrụ ọnụ n'echiche, n'obi, na n'omume nke otu Kraịst ahụ.
- A kọrọ na Josiah Hotchkiss Gilbert, Dictionary of Burning Words of Brilliant Writers (1895), p. 56.
Njikọ mpuga
[dezie]- A short biography
- "Dogmatic Christianity, the Essential Ground of Practical Christianity" - Okwu mmalite nke Archibald Alexander Hodge, mgbe e chiri ya dịka Prọfesọ Osote nke Dogmatic na Polemic Theology na Princeton Theological Seminary, Nọvemba 8, 1877.
- Photographic tour of A.A. Hodge's grave at Princeton Cemetery.

