Gaa na ọdịnaya

Anu Garg

Sitere na Wikiquote
Anu-Garg

Anu Garg (amuru n'ọnwa Eprel 5, 1967) bu onye odee America, onye nkwuputa na onye ode akwukwo. Ọ bụ onye malitere Wordsmith.org, obodo ndị na-ahụ okwu n'anya n'ịntanetị. Ọ na-ede gbasara asụsụ, okwu na mmalite ha.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Arọrọ m nrọ ebe ọha mmadụ ga-eji akwụkwọ ọkọwa okwu dochie egbe.
  • Enwere ụdị okwu dị egwu na-awụpụ na-akpọ m ka m kpọọ. Ana m atụgharị ha ka ọ bụrụ isi okwu, ọmarịcha okwu.
  • Nnukwu okwu dị ka onye na-ese ihe nwere nnukwu palette nke agba. Anyị ekwesịghị iji agba niile tinye n'otu eserese, mana ọ na-enyere anyị aka ịchọta ezigbo ndò mgbe anyị chọrọ ya.

[1],Libquotes.com

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: