Anne Jessopp
Nkọwa ndụ
Anne Jessopp CBE (amụrụ na Ọktoba 1963), nke a maara nke ọma dịka Anne Jessopp, bụ onye isi oche njikwa azụmahịa (Chief Executive Officer) nke 'British Royal Mint', ma bụrụbu onye bụbu Director nke ego ncheta (Commemorative Coins) n’ụlọ ọrụ Royal Mint.
Okwu sitere n’ọnụ ya
1. “Anọwo m bụrụ onye na-achọ mgbe niile ịhụ nnukwu ihe oyiyi (bigger picture), ịrụ ọrụ n’azụmahịa kama ịbụ naanị n’ime ya. HR (Ọrụ ndị mmadụ) nyere m ohere ịhụ otú ihe niile si jikọta ọnụ iji mee mgbanwe n’azụmahịa.”
2. “Ịmara ihe na-eme gị ma ghara ikwe ka ọ bụrụ onye na-achịkwa mmetụta gị. Mara ya nke ọma ka i wee nweta ntakịrị njikwa azụ.”
3. “Ihe dị mkpa karịa ihe niile bụ ịmara ihe na-eme gị ma ghara ikwe ka ọ bụrụ onye na-achịkwa mmetụta gị. Mara ya nke ọma ka i wee nweta ntakịrị njikwa azụ.”
4. “Inwe ike ijide onwe gị mgbe ihe na-aga nke ukwuu n’ihu gị na-enye gị ntụkwasị obi, ma inwe obi ike bụ akụkụ dị mkpa nke ịbụ onye ndu. Ma ọ were m otu afọ tupu m chọta ezigbo nkwụsi ike dịka onye isi njikwa (CEO).”