Anna Mghwira
Ọdịdị
Anna Elisha Mghwira(23 Jenụwarị 1959 - 22 Julaị 2021) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tanzania na onye otu oge oche nke Alliance for Change and Transparency (ACT), otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị kacha nta na Tanzania. Ọ gụrụ akwụkwọ na United Kingdom na Mahadum Essex na Mahadum Dar es Salaam yana Mahadum Tumaini.
Okwu okwuru
[dezie]- Anyị nwetara ozi ahụ na-enwe mwute dị ukwuu. Ịnwụ mmadụ 11 ndị aka ha dị ọcha n'otu oge bụ ihe jọgburu onwe ya.
- Anna Mghwira kwuru, (The Citizen Tanzania, April Ọktoba 15, 2021)
