Anna Dickson Ishaku
Ọdịdị
Anna Dickson Ishaku (née Mbasughun;amuru 24 August 1957) bu onye nchoputa na onye isi oche nke NGO "Hope Afresh Foundation Taraba" na onye otu ndi omeiwu Naijiria. Ọ lụrụ Darius Dickson Ishaku, Gọvanọ Taraba State.
Ókwú Ọkwụrụ
[dezie]- Nkà ọrụ aka ị nwetara bụ uru nke ịbụ onye nweere onwe ya na itinye ego.
- N'ime mgbasa ozi anyị megide iji ọgwụ ọjọọ eme ihe n'ofe steeti ahụ, anyị chọpụtara na e nwere ndị ihe metụtara na ọ dị mkpa ka emezigharị ya.
