Gaa na ọdịnaya

Anissa Hassouna

Sitere na Wikiquote

Anissa Hassouna (22 n'ọnwa Jenuwari afọ 1953 – 13 Maachị afọ 2022) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Egypt bụ onye so na Ome omeiwu Egypt. Hassouna jere ozi dị ka odeakwụkwọ ukwu nke Council Egypt for Foreign Affairs na onye isi oche nke Magdi Yacoub Foundation. Ọ gụsịrị akwụkwọ na mahadum Cairo na nzere ndọrọ ndọrọ ọchịchị wee biri na Cairo, Egypt

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Achọrọ m ijide n'aka na iwu niile nke ndị omeiwu mere na-emeso ụmụ nwanyị na ụmụ nwoke n'otu n'otu.
  • A na-asọpụrụ m site na nhọrọ a ruo ọtụtụ afọ nke ịrụsi ọrụ ike, ma anyị ekwesịghị ichefu ndị otu na-akpata mgbalị a, ndị ọrụ ibe m na ọkwa ọkachamara, na ezinụlọ m m hụrụ n'anya na ọkwa onwe onye.
  • Isi okwu maka ihe niile m nwetara n’oge ndụ m niile bụ ezinụlọ.
  • Ọtụtụ ndị na-eche na nwanyị dị ike bụ onye na-ekpebiri onwe ya nanị ya, ma ọ bụghị otú ahụ ka ọ dị m. Ezinụlọ m bụ isi iyi nke mpako na ike m.
  • Ụlọ na-agba gị ume ka ị gụọ ma kwenye na mkpa nke nnwere onwe ime nhọrọ bụ ụlọ nwere nghọta nke na-enyere gị aka ịmepụta ihe na mmetụta. Mụ na di m emewokwa otu ihe ahụ n’ebe ụmụ anyị nwanyị anyị hụrụ n’anya nọ.
  • M na-adị nwayọọ mgbe ọ hụrụ ụmụ ụmụ m atọ. Ana m ewere ha dị ka onyinye ezumike nka m; ha bụ ezi isi iyi nke obi ụtọ na ndụ m.
** [6]
[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: