Gaa na ọdịnaya

Angie Elisabeth Brooks

Sitere na Wikiquote
Angie Elizabeth Brooks in 1975

Angie Elizabeth Brooks(Ọgọst 24, 1928 – Septemba 9, 2007) bụ Liberia onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ọkàiwu. Ọ bụ naanị nwanyị Afrịka President of the United Nations General Assembly.Brooks bụkwa nwanyị nke abụọ sitere na mba ọ bụla na-achị òtù UN.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Ọ bụrụ na a ka nwere ọtụtụ ihe a ga-eme, ụzọ ọhụrụ a ga-enyocha, àgwà na echiche ọhụrụ a ga-achọta, anyị enyewo ntụziaka maka mgbakọ ndị ga-abịa n’ọdịnihu.
  • UN nwere ike ma kwesị ịnọgide na-abụ ụzọ kacha mma a ga-esi na-emekọ ihe ọnụ n’ụwa niile nke dịtụworo n’aka ihe a kpọrọ mmadụ.
  • Ma, anyị kwesịrị ịna-azụ ma jiri ya kpọrọ ihe, na-azụlitekwa ya.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: