Aminat Adeniyi
Ọdịdị
Aminat Oluwafunmilayo Adeniyi (amuru 21 Eprel 1993) bu onye mgba mgba n'efu na Naijiria. Ọ gbara n'asọmpi 58kg freestyle nke ụmụ nwanyị na asọmpi Commonwealth nke afọ 2014 ebe ọ nwetara ihe nrite ọla edo.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Ikwesị ntụkwasị obi gị dị ukwuu, Onyenweanyị!! Onye mgbapụtam, onye nchekwa m, onye na-akwado m daalụ maka otu i siri butere mụ na ụlọ m, Otuto dịrị Chukwu puru ime ihe!!!
- itaminatadeniyi (instagram) 21 Eprel 2024. [1]
