Gaa na ọdịnaya

Ameyo Adadevoh

Sitere na Wikiquote

Ameyo Stella Adadevoh(abalị iri abụọ na asaa n'ọnwa Ọktoba, afọ 1956 – abalị iri na itolu n'ọnwa Ọgọst, afọ 2014) bụ onye obodo Naijirịa amụrụ n'obodo Lagos. Ọ gara ụlọ akwụkwọ mahadum University of Lagos ebe o nwetara asambodo MBBS nke mere ya dibị bekee. E nyere ya nkwado kredit maka otu o si wee gbaa mbọ ibgochu mgbasa orịa Western African Ebola virus epidemic n'ala Naijirịa. O mere nkea site n'ịhụ na onye nrịanrịa mbụ aha ya bụ Patrick Sawyer bubatara ya bụ orịa ebola nọ na kwarantaịn agbanyegi nrụgide nke si na Liberian Government. N'abalị anọ ọnwa Ọgọst, afọ 2014 ekwenyere na Ameyo Stella Adadevoh bu orịa ebola mgbe emere ihe nyocha n'ahụ ya, wee kwuokwa na ọ na agabiga ọgwụgwọ orịa. O mechara nwụọ n'ehihie abalị iri na itolu n'ọnwa Ọgọst, afọ 2014.

Okwu banyere Ameyo

[dezie]
  • Dr. Ameyo Stella Adadevoh bụ onye ndu ndụmọdụ dọkịta na endocrinologist n'ụlọọgwụ nkeonwe dị na Lagos, Nigeria ebe ọ rụrụ ọrụ afọ 21. Ọ hụtụbeghị Ebola mbụ ma ọ nwere ike ịchọpụta ma nwee onye Nigeria mbụ na-arịa ọrịa Ebola na July 2014. Mgbe ndị ọrụ Liberia na-eyi egwu ndị chọrọ ka a hapụ onye ọrịa ahụ ka ọ gaa ogbako, ọ guzogidere nrụgide ahụ wee sị, "" maka ọdịmma ọha na eze """ Ọ gaghị ahapụ ya.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: