Alice Kayitesi
Ọdịdị
Alice Kayitesi dị afọ 25. Ọ nọ na ndịda ọdịda anyanwụ, yana otu n'ime ndị lanarịrị mwakpo ụjọ nke ndị agha FLN mere na Rwanda. ọ na-alaghachikwuru ezinụlọ ya ka ọ rụchara ọrụ na mpaghara Rusizi.
Okwu okwuru
[dezie]- Dịkwa ka ụmụ agbọghọ ndị ọzọ mụ na ha na-emebu, echere m na m ga-agụ akwụkwọ nke ọma ma malite ibi ndụ dị mma. Ma ụfọdụ ndị mmadụ mere mkpebi ịgbanwe nke ahụ n'ihi ihe ndị naanị ha maara.
https://www.newtimes.co.rw/article/189317/News/three-years-after-nyungwe-attack-life-remains-bleak-for-alice-kayitesi, The New Times Rwanda.
