Gaa na ọdịnaya

Alice Alaso

O sị Wikiquote
Alice Alaso
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
aha enyereAlice Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya21 Jenụwarị 1969 Dezie
ọrụ ọ na-arụonye nkuzi, Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie
ebe agụmakwụkwọMakerere University Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAlliance for National Transformation Dezie

Alice Alaso (mgbe ụfọdụ a na-akpọ ya(Alice Alaso Asianut) (amụrụ 21 Jenụwarị 1969) bụ onye nkuzi na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda.Ọ bụ onye nnọchi anya nwanyị maka Serere District na ndị omeiwu nke asatọ, nke itoolu na nke iri Uganda. Ya na Forum for Democratic Change(FDC) jikọrọ aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ma bụrụkwa odeakwụkwọ ukwu mbụ nke pati ahụ na afọ iri.

==Okwu ndị okwuru==
  • Ma ị bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị, ma ị na-akparị mmadu,ọ nweghị onye n'ime ha nwere ihe ịga nke ọma n'ịgbanwe ọchịchị a.
  • Ka anyị were maka ebumnuche nke mkparịta ụka a kwenye na anyị bụ ndị nnọchiteanya. Nke ahụ pụtara na e nwere ndị nnupụisi na ndị na-eme ihe ike n'ebe ahụ
  • Anyị kwesịrị ileba anya n'ike anyị n'otu n'otu dịka otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị, enwere m ike ịgwa gị na ọtụtụ n'ime anyị erubebeghị ikike ahụ. Anyị na-arụ ọrụ na ihe owuwu anyị.
  • Ekwetaghị m ime ihe ike na ANT ekweghị na ime ihe ike. Anyị kwenyere na ime ihe ike ma anyị kwenyekwara na nnupụisi n'ihi na a na-enye ha na iwu obodo a
  • Ọ bụ ezie na anyị kwenyere na ime ihe ike na nnupụisi, anyị kwesịrị ibu ụzọ wulite usoro anyị iji kwado anyị mgbe anyị na-aga ọrụ ndị dị otú ahụ.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: