Alexandru Codreanu
Ọdịdị
Alexandru Codreanu (1 Septemba 1965 –) bụ onye nnọchi anya mba Republic of Moldova.
Okwu okwuru
[dezie]- Moldova kpebisiri ike na ọ ga-abụ akụkụ nke ụwa nweere onwe ya. Nnwere onwe na ùgwù nke ndị anyị na-eme ka anyị bụrụ mba nwere njirimara Europe siri ike, nke anyị ji kpọrọ ihe nke ukwuu.
