Gaa na ọdịnaya

Alengot Oromait

Sitere na Wikiquote
Alengot Oromait
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya1 Jenụwarị 1993 Dezie
Ebe ọmụmụKatakwi Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament, Member of Parliament of Uganda Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie
agbụrụ Dezie

Alengot Oromait (amụrụ 1 Jenụwarị 1993) bụ nwa akwụkwọ mahadum Ugandan na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ jere ozi dị ka onye omeiwu a họpụtara ahọpụta (MP) maka Usuk County, Katakwi District site na 2011 ruo 2016. Mgbe ọ dị afọ 19, ọ bụ onye omeiwu nke ọdụdụ na Uganda, yana na mpaghara Africa.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Afọ adịghị mkpa, ọ bụghị afọ na-arụ ọrụ, ọ bụ ụbụrụ na ihe ọmụma nke mmadụ nwere.
  • Enweghị m ike ịkọ ugbu a n'ihi na erubeghị m na nzuko omeiwu steeti,amaghị m ihe ịma aka ndị m ga-eche ihu. Ọ bụ naanị mgbe m rutere n'ụlọ omeiwu ka m ga-ahụ nsonaazụ na nsogbu ndị m ga-eche ihu n'ebe ahụ.
  • A bụ m Onye out Kraịst, anaghị m aṅụbiga mmanya ókè. Anaghị m aṅụ mmanya. Oge ezumike m bụ maka Akwụkwọ Nsọ na ịgụ akwụkwọ akụkọ m. Otú ahụ ka m si anọ. Otú ahụ ka ndụ m dị.
  • Adị m njikere maka ihe ịma aka ndị ahụ ndị omeiwu na-eche ihu, n'agbanyeghị na enwere ọtụtụ ihe iyi egwu, ọtụtụ n'ime ha na-eche na m bụ nwata. Ma ihe m nwere ike ịgwa ndị ntorobịa ibe anyị nọ n’ebe ahụ bụ—ọ bụghị ahụ́ na-arụ ọrụ, ọ bụghị ọgbọ na-arụ ọrụ, kama ọ bụ ụbụrụ na ihe ọmụma mmadụ nwere.

Njiko Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: