Gaa na ọdịnaya

Aldous Huxley

Sitere na Wikiquote
Aldous_Huxley_psychical_researcher


Aldous Huxley

(amụrụ ya na 26 Julaị 1894 – 22 Nọvemba 1963) bụ onye odee Britain ama ama maka akwụkwọ akụkọ ya Brave New World. Ọ bụ nwa nwa Thomas Henry Huxley na nwanne nke nta Julian Huxley.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Ịga njem bụ ịchọpụta na onye ọ bụla na- ekwu ihe n'ezighị ezi banyere obodo ndị ọzọ.
  • Mma dị njọ karịa mmanya, ọ na-egbu ma onye jiya na onye na-ahụ ya anya.

[1], Brainyquote.com

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: