Gaa na ọdịnaya

Alberto Assa

Sitere na Wikiquote

Alberto Assa (Istanbul, 6 Mee 1909 – Barranquilla, 13 Maachị 1996) bụ onye nkuzi Ottoman, onye ntụgharị okwu na onye mmadụ sitere na agbụrụ Sephardi.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]


  • N'ịbụ onye a mụrụ n'akụkụ mmiri nke Bosphorus, m bụ Byzantine site na mba, ma French site agụmakwụkwọ, German site na ọzụzụ, Spanish site na nhọrọ, Catalan n'obi, fron Canary Isles mgbe ụfọdụ, na ugbu a na-aghọ onye si Barranquilla site nkuchi na ịhụnanya.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: