Akinwunmi Ambode
Ọdịdị

Akinwunmi Ambode (amụrụ 14 June 1963) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dịka Gọvanọ Lagos State site na 2015 ruo 2019.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Ọ dị mkpa ikwughachi na ụlọ ọrụ ọdịnala nke eze na obodo anyị, n'agbanyeghị ọbịbịa nke ọgbara ọhụrụ, ka na-agbakọta ọnụ maka izugbe ndị obodo anyị..
- Ambode's address to the Lagos council of Obas (May 21, 2018)
- Anyị ga-amalite ịghọta na akụkụ ọ bụla nke obodo dị mkpa, anyị ga-ege ntị ma nabata echiche niile, ma ọ bụ ogbenye, ma ọ bụ ndị Igbo, ndị Hausa, ma ọ bụ ndị Alakụba ma ọ bụ Ndị Kraịst.
