Gaa na ọdịnaya

Aisha Abubakar Abdulwahab

Sitere na Wikiquote

Aisha Abubakar Abdulwahab (amụrụ c. afọ 1971) bu onye uwe ojii nwanyị Naijiria nke meriri nturu ugo mmekorita UNESCO maka imuta ukwara nta. Ọ bụ ya na-ahụ maka mmemme nkwado palliative na Force Headquarters, Abuja n'oge ọrịa coronavirus.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Abụ m onye uwe ojii. Abụ m AIG Aishatu Abubakar Baju, mana abụkwara m dọkịta. M sonyeere ndị Force dị ka dọkịta. Obi dị m ụtọ na m bụ onye uwe ojii. Abụkwa m onyeisi otu Veterinary Council of Nigeria. Ya mere, kpọọ m aha niile; Ha masịrị m.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: