Ahunna Eziakonwa
Ọdịdị
Ahunna Eziakonwa
Ahunna Eziakonwa bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria, onye ọchụnta ego na onye na-akwado ọha mmadụ. Ọ bụ onye enyemaka odeakwụkwọ ukwu nke United Nations na United Nations Development Programme Assistant Administrator na Director, Regional Bureau of Africa.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Timbuktoo bụ obodo mepere emepe nke azụmahịa na ihe ọmụma.
- Anyị na-agbaziri Timbuktoo iji kọwaa atụmatụ a n'ihi na anyị na-ele Africa anya site n'oge gara aga ruo n'ọdịnihu.