Gaa na ọdịnaya

Agnes Taaka

Sitere na Wikiquote
Taaka_Agnes

Agnes Taaka makwaara dị ka Taaka Agnes Wejuli (amụrụ 3 Eprel afọ 1980) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda, onye ọrụ na-elekọta mmadụ na onye omebe iwu.Ọ bụ onye nnọchi anya nwanyị mpaghara nke Bugiri District. Ọ jere ozi na nzuko omeiwu nke itoolu, nke iri na nke iri na otu nke Uganda dịka onye otu nzuko omeiwu.Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-achị, National Resistance Movement.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Onye ozi ahụ kwesịkwara inye anyị atụmatụ nlekọta na Kampala-Jinja Highway.
  • Anaghi-akpọkarị ụmụ nwanyị na Bugiri ka ha bịa nzukọ nke mpaghara. Nke a bụ nnukwu ihe ịma aka n'ihi na ha na-emepụta mmetụta dị ukwuu na ọkwa mpaghara ha na-anọchite anya ya.
  • Mgbe m na-abịa n'isi ụtụtụ, ọ dịghịdị m mkpa ịsa nwa m ahu. M na-ewepụ ya n'ụra, tinye ya n'oche ụgbọ ala ya, kpochie ụgbọ ala anyị gbagoro ebe a ... m na-aga nzukọ kọmitii. M na-aga (the) plenary n'ehihie, otú ahụ ka m na-anọ mgbe niile,oge niile.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: