Adeola Deborah Olubamiji
Ọdịdị

Adeola Deborah Olubamiji (amụrụ na abalị atọ n'ọnwa Eprel, afọ 1985) bụ onye ọkachamara n'ihe gbasara nka na ụzụ Canada nke a mara n'ichepụta ihe mgbakwunye igwe na plastik (nke a makwaara dị ka mbipụta 3D).
Okwu ndị okwuru
[dezie]- "Teknụzụ ndị ga-ebugharị afọ iri atọ site ugbu a emepụtabeghị, yabụ ị nweghị ike igwu egwu."
- "N'oge ahụ n'ụlọ akwụkwọ, ihe na-abata m n'obi mgbe ụfọdụ bụ mmezu n'echiche bụ na, ọ dịghị onye nyere m ego; Emere m ya n'onwe m n'agbanyeghị na nne'm nyere m ala ahụ. Echere m na ọ bụ ọzụzụ banyere otu esi enweta onwe gị, nweta ego nke aka gị, jikwaa ndụ gị n'onwe gị. N'oge m dị obere, enwere m onwe m, enwere m onwe m mpako mgbe m nwetara ego na ya."

