Adejoke Lasisi
Ọdịdị
Adejoke Lasisibụ onye na-emepụta ejiji na Naijiria, na onye na-ahụ maka gburugburu ebe obibi mara maka mmepe ya nke ngwaahịa ejiji na imewe site na iji nylon na ihe mkpofu akwa. Ọ bụ onye nchoputa na onye isi oche nke Planet 3R na Jokelinks Weaving School.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- "Ọ bụrụ na ịchọrọ ịga ngwa ngwa, gaa naanị gị, ọ bụrụ na ịchọrọ ịga ebe dị anya, gakọta ọnụ."
- A bụ m onye nrụpụta ihe na-ahụ n'anya ịkụziri na imetụta ndị ọzọ ọkachasị ndị ntorobịa ka ha wepụta ikike ha wee bụrụ onye ndu nwere ọgụgụ isi.
