Adebisi Akande
Ọdịdị

Chief Abdulkareem Adebisi Bamidele Akande CFR (amụrụ 16 Jenụarị 1939) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dị ka otu gọvanọ nke Osun State site na 1999 ruo 2003, dịka onye otu Alliance for Democracy (AD). Ọ bụ onye isi oche oge mbụ nke All Progressives Congress.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Nrụrụ aka dị n'obi onye ọ bụla. Ndị a na-agbagharị agbagharị nọ na pati ma na-agbasi mbọ ike ịghọ ndị isi.
- Next-generation politicians will be more corrupt, says Bisi Akande. 17 January 2024, Punch Newspaper.
- Nwoke nke na-acho oganiru site n'ebube di njo. Ịchọrọ ịnwe ụgbọ ala ma ọ bụ ụlọ site na ọrụ ebube, ị bụbu onye rụrụ arụ.
- Why corruption is difficult to tackle in Nigeria – Bisi Akande. 13 January 2024, Punch Newspaper.
- Inwe onwe; anyaukwu, dị ka agwa ndị mmadụ n'otu n'otu, emewo ka o siere ọtụtụ nnọkọ ike ịbịakọta ọnụ.
- How Obasanjo Conned Afenifere, AD Governors – Bisi Akande, AC Chairman. 22 May 2010, Vanguard Newspaper.

