Achola Suzan Engola
Ọdịdị
Susan Achola Engola
Achola Suzan Engola bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda. N'afọ 2011, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu nke Apac District. A họpụtara ya ọzọ na ntuli aka izugbe Uganda nke afọ 2021, nke emere na 14 Jenụwarị 2021. Ọ bụ onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda People's Congress.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Nke a ga-enyere ndị ntuli aka aka ibelata ego ha na-akwụ mgbe ha na-ahazi mmemme n'ime obodo ha.
