Abdurrahman Wahid
Ọdịdị

Abdurrahman Wahid' (amụrụ dịka Abdurrahman ad-Dakhil; 7 Septemba 1940 - 30 Disemba 2009), nke a na-akpọkarị Gus Dur, bụ onye Indonesia na onye ndu okpukpe. Ọ bụ Onye isi ala Indonesia nke anọ site na 1999 ruo 2001.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- "Ọ dịghị ike kwesịrị ịgbachitere site n'ịkwafu ọbara nke ndị mmadụ
- Mgbe a họpụtara ya dịka onyeisiala: "Nke a bụ otu zuru oke. Onyeisiala enweghị ike ịhụ ihe, osote ya onyeisiala enweghịkwa ike ikwu okwu."
- "Ị maghị na ịla n'iyi n'ọkwa onyeisiala maka m abụghị ihe ọ bụla ... Enwere m mwute karịa na m tụfuru ndekọ 27 nke w:Beethoven nke Nineth Symphony."
