Abba Kyari (police)
Ọdịdị
Abba Alhaji Kyari (amụrụ na Machị 17, 1975) bụ onye bụbu onye uwe ojii Naịjirịa, onye bụbu osote kọmishọna ndị uwe ojii nke a na-achụ n'ọrụ ugbu a.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- Ndụmọdụ m bụ ka ndị omekome chegharịa, ghọọ ezigbo ụmụ amaala, mee azụmahịa ziri ezi ma nweta ihe ha ga-eri. Ha kwesịrị ịma na ọ dịghị ụzọ ha ga-esi na-eme mpụ ma nwere onwe ha; anyị agaghị ahapụ, anyị ga-enweta ha, anyị agaghịkwa echefu.
- Ndị omekome Naịjirịa bara ọgaranya karịa ndị uwe ojii -Abba Kyari. 21 Julaị 2019, Sahara Reporters.
