Gaa na ọdịnaya

Abba Eban

Sitere na Wikiquote
Akụkọ ihe mere eme na-akụziri anyị na ndị mmadụ na mba dị iche iche na-akpa àgwà ọma mgbe ha gwụchara ihe ndị ọzọ niile.

'Abba Eban (February 2, 1915 - Nọvemba 16, 2002), amuru Aubrey Solomon Eban, bụ onye nnọchi anya mba Izrel, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na odee. A mụrụ ya na South Africa ma gụrụ akwụkwọ na England.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Akụkọ ihe mere eme na-akụziri anyị na ndị mmadụ na mba dị iche iche na-akpa àgwà ọma mgbe ha gwụchara ihe ndị ọzọ.
    • Okwu na London (16 Disemba 1970); dika ekwuru na The Times ([London] 17 Disemba 1970) na na Great Jewish Quotations (1996) nke Alfred J. Kolatch dere, p. 115.
  • Echere m na nke a bụ agha mbụ n’akụkọ ihe mere eme nke n’echi ya ndị mmeri gbara akwụkwọ maka udo na ndị e meriri emeri kpọrọ oku ka ha chịlie aka elu n’enweghị ihe ọ bụla.
    • Abba Eban "Nhụjuanya nke Israel: Ohere mefuru" na Stephen J. Roth, ed. "Mmetụta nke agha ụbọchị isii: Ntụle afọ iri abụọ."

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: